
![]() |
@johnfred | |
Ututuoma ndi-igbo ibem unu efo~nachi amam na ahu siri-unu ike. Ekpere m'ne ekpere unu bu na unu gana eje-eje na abata-abata,izu-ukaa ya awuru-unuihe ngozi,ihe ojo ne-eme ne-ihu unu ga ano na azu, ihe ojo ne-eme kwanu na azu unu ga ano na ihu.......ekpem na aha jesu christi.AMEN. |
||
6
Replies
33
Views
1 Bookmarks
|
![]() |
@softmerit | 4 days |
Isee ka odi ka i si kwu
|
||
![]() |
@johnfred | 4 days |
Oga-adi-mma
|
||
![]() |
@softmerit | 4 days |
Ndi igbo no na jetbits ekele oo UTUTU OMA NDI IGBO NDI OMA MU JI EME ONU
|
||
![]() |
@johnfred | 4 days |
Pls for those that did't understand it ask twi to translate it to u and give us a feedback
|
||
![]() |
@softmerit | 4 days |
MEE NU NGWA NGWA
|
||
![]() |
@johnfred | 4 days |
Oburu-na iga ana bata ndi oyi-unu na ihe mme-korita kanyi gba-puyaoso
|
||


